Gaa n'Isiokwu

Jehova Akwụsịghị Ịhụ Ya n’Anya

Gere akụkọ Baịbụl a ka ị hụ otú Josef si gosi na ọ hụrụ Chineke na ndị ọzọ n’anya n’agbanyeghị ọnwụnwa ndị bịaara ya, na otú o si chọpụta na Jehova hụrụ ya n’anya n’oge niile ahụ ọnwụnwa bịaara ya. Akụkọ Baịbụl a si na Jenesis 37:​1-36 na Jenesis 39:​1–47:12.