Gaa n'Isiokwu

Gaa n'ebe e dere isiokwu ndị dị na ya

Nwee Okwukwe

Nwee Okwukwe

(Abụ Ọma 27:13)

Were Ya:

  1. 1. Setan n’achọ kam tụ’egwu.

    Ma, agaghịm atụe-gwu.

    Jehova bụ Chi n’edum.

    Ọ bụ ya n’echebem.

    Gịnị kan-dị ‘madụ g’emem?

    (UKWE)

    Nwee okwukwe n’anyị g’aba n’Al’eze.

    Nwee okwukwe. Atụkwala ụjọ.

    Ọ bụ Jehova g’eme

    K’anyị guzosi’ike.

    Jehova g’eme k’anyị merie.

    Nwee okwukwe.

  2. 2. Ndị fere Jehova

    Jio-bi ha niile fee ya.

    Ha nwere okwukwe.

    Ha diri ọnwụnwa.

    N’Al’eze ya ka ha g’ebi.

    (UKWE)

    Nwee okwukwe n’anyị g’aba n’Al’eze.

    Nwee okwukwe. Atụkwala ụjọ.

    Ọ bụ Jehova g’eme

    K’anyị guzosi’ike.

    Jehova g’eme k’anyị merie.

    Nwee okwukwe.

    (AHỊRỊ ỌZỌ)

    Nwee okwukwe. Ị g’emeri Setan.

    Nwee okwukwe na Jehova.

    K’anyị cheta

    N’anyị g’adịn-dụe-bigh’ebi

    M’anyị tachi’obi ru’ọgwụgwụ.

  3. 3. Ụwa g’abụ Paradaịs.

    Nsogbua-nyị g’ebi.

    K’anyị tachi’obi.

    Ọgwụgwụ dịzin-so,

    Ka Jehova do’aha ya nsọ.

    (UKWE)

    Nwee okwukwe n’anyị g’aba n’Al’eze.

    Nwee okwukwe. Atụkwala ụjọ.

    Ọ bụ Jehova g’eme

    K’anyị guzosi’ike.

    Jehova g’eme k’anyị merie.

    Nwee okwukwe.

    Nwee okwukwe.

(Gụọkwa Hib. 11:1-40.)