Gaa n'Isiokwu

Gaa n'ebe e dere isiokwu ndị dị na ya

ABỤ NKE 11

Ihe Chineke Kere Na-eto Ya

Ihe Chineke Kere Na-eto Ya

(Abụ Ọma 19)

  1. 1. Chinek’anyị, ọrụ gị n’eto gị.

    Ọrụa-ka gị n’eto gị n’el’igwe.

    N’ebe niile, ọrụ gị n’eto gị.

    Ma h’anaghị ekwu okwuọ bụla.

    N’ebe niile, ọrụ gị n’eto gị.

    Ma h’anaghị ekwu okwuọ bụla.

  2. 2. Ịtụe-gwu gị g’eme k’anyị dịn-dụ.

    K’anyị n’eme ihe g’adị gịm-ma.

    Iwu gị dum n’akụzir’any’ihe.

    Anyị maara n’ọ ka ọl’edom-ma.

    Iwu gị dum n’akụzir’any’ihe.

    Anyị maara n’ọ ka ọl’edom-ma.

  3. 3. Ịmara gị n’ịmụta Okwu gị

    G’eme k’anyị nwetan-dụe-bigh’ebi.

    Ị g’agọzi ndị n’atụe-gwu gị.

    Ị g’egosi n’ị bụ Chineke ha.

    Ị g’agọzi ndị n’atụe-gwu gị.

    Ị g’egosi n’ị bụ Chineke ha.