Gaa n'Isiokwu

Gaa n'ebe e dere isiokwu ndị dị na ya

ABỤ NKE 30

Nna M, Chineke M na Enyi M

Nna M, Chineke M na Enyi M

(Ndị Hibru 6:10)

  1. 1. Nsogbu juru n’ụwa.

    Ahụhụ juru n’ebe niile.

    Ma kw’ụbọchị, m g’asị,

    “Ndụm bara uru.”

    (UKWE)

    Jaa bụ ony’ezio-mume.

    Ọ gagh’echefu ozim jere.

    Amam n’ọ ga n’eduzim;

    Ọ bụ mụ na Jehova nọ.

    Ọ ga n’egboro mụm-kpa.

    Ọ ga n’echebem ruo n’ọgwụgwụ.

    Jehova bụ Nnam n’Enyim

    na Chinekem.

  2. 2. Ogem bụ nwat’agaala.

    Ihe niile n’esirim ike.

    Ma Jehova g’echebem.

    Obi sirim ike.

    (UKWE)

    Jaa bụ ony’ezio-mume.

    Ọ gagh’echefu ozim jere.

    Amam n’ọ ga n’eduzim;

    Ọ bụ mụ na Jehova nọ.

    Ọ ga n’egboro mụm-kpa.

    Ọ ga n’echebem ruo n’ọgwụgwụ.

    Jehova bụ Nnam n’Enyim

    na Chinekem.

(Gụọkwa Ọma 71:17, 18.)