Gaa n'Isiokwu

Gaa n'ebe e dere isiokwu ndị dị na ya

ABỤ NKE 70

Chọpụta Ndị Ga-anabata Ozi Ọma Unu

Chọpụta Ndị Ga-anabata Ozi Ọma Unu

(Matiu 10:11-15)

  1. 1. Jizọs gwar’anyị k’anyị gaa n’ekwusa

    Ozi Al’eze Chineke.

    Ọ sị k’anyị gaa n’ụlọ ha chọpụta

    Ndị chọr’ịmata eziokwu.

    Kelee ha niile, ziekwa ha oziu-do.

    Ọ bụrụ na ha chọọ, ha g’anụ.

    Ma, ha chụpụ gị, sị gị pụọ n’ụlọ ha,

    Tichapụá-já n’ụkwụ gị, lawa.

  2. 2. Ha nabata gị, ha nabatara ya.

    Ha g’ejio-bi ha gee gịn-tị.

    Ebe ha chọrọ isoro nwetan-dụ,

    Ha g’eso gị n’efe Chineke.

    Atụkwal’egwu. Jehova g’edu gị.

    Ọ g’eme k’okwu gị ruo n’obi.

    Okwu gị niile dịrịm-ma, dịkw’ụtọ,

    Ọ g’amasịn-dị dị umeala.