Ndịàmà Jehova n’Ụwa Niile

Ethiopia

  • Ebe a bụ obodo Tis Abay dị́ n’Ethiopia. Onye a na-enye nwaanyị a broshọ dị n’asụsụ Amharic

Fast Facts—Ethiopia

  • 123,771,000—Ndị bi n'obodo a
  • 11,512—Ndịàma Jehova na-ekwusa ozi ọma n'obodo a
  • 206—Ọgbakọ dị iche iche
  • 11,053—Mmadụ ole Onyeàmà Jehova ọ bụla ketara izi ozi ọma

ỤLỌ NCHE—NKE A NA-AMỤ AMỤ

Jehova Gọziri M Otú M Na-atụghị Anya Ya

Ihe ndị mere mgbe Nwanna Manfred Tonak bụ onye ozi ala ọzọ n’Afrịka nyeere ya aka ịmụta ịna-enwe ndidi, ihe o nwere iju ya afọ na àgwà ndị ọzọ magburu onwe ha.