Ndịàmà Jehova n’Ụwa Niile

Myanmar

  • Ebe a bụ Tha Bawt Ngu dị́ na Myanmar. Ndị a na-enye nwoke a akwụkwọ e ji amụ Baịbụl

Fast Facts—Myanmar

  • 56,145,000—Ndị bi n'obodo a
  • 5,171—Ndịàma Jehova na-ekwusa ozi ọma n'obodo a
  • 96—Ọgbakọ dị iche iche
  • 10,962—Mmadụ ole Onyeàmà Jehova ọ bụla ketara izi ozi ọma

ỤLỌ NCHE—NKE A NA-AMỤ AMỤ

Ha Ji Obi Ha Wepụta Onwe Ha na Mianmaa

Olee ihe mere ọtụtụ Ndịàmà Jehova ji hapụ obodo ha gaa ka ha nye aka ikwusa ozi ọma na Mianmaa?