Ndịàmà Jehova n’Ụwa Niile

Taiwan

  • Ebe a bụ Taichung di na Taiwan. Onyeàmà Jehova a na-enye nwoke a traktị n’ahịa a na-akpọ Yizhong Night

Fast Facts—Taiwan

  • 23,375,000—Ndị bi n'obodo a
  • 11,460—Ndịàma Jehova na-ekwusa ozi ọma n'obodo a
  • 177—Ọgbakọ dị iche iche
  • 2,060—Mmadụ ole Onyeàmà Jehova ọ bụla ketara izi ozi ọma

ỤLỌ NCHE—NKE A NA-AMỤ AMỤ

Ha Ji Obi Ha Wepụta Onwe Ha na Taịwan

Ihe karịrị otu narị Ndịàmà Jehova akwatala n’ebe a a chọkwuru ndị nkwusa. Gụọ ihe ndị ha kọrọ na ihe ndị nyeere ha aka ịna-eje ozi ha.