Ndịàmà Jehova n’Ụwa Niile

Saipan

Fast Facts—Saipan

  • 48,000—Ndị bi n'obodo a
  • 220—Ndịàma Jehova na-ekwusa ozi ọma n'obodo a
  • 3—Ọgbakọ dị iche iche
  • 224—Mmadụ ole Onyeàmà Jehova ọ bụla ketara izi ozi ọma

ỤLỌ NCHE—NKE A NA-AMỤ AMỤ

Ha Ji Obi Ha Wepụta Onwe Ha—Na Maịkronishia

Ndị si mba ọzọ bịa na-eje ozi n’agwaetiti ndị a dị n’Oké Osimiri Pasifik na-enwekarị nsogbu atọ. Olee otú ha si emeri nsogbu ndị ahụ?