Gaa n'Isiokwu

Baịbụl Ọ̀ Bụ Okwu Chineke?

Baịbụl Ọ̀ Bụ Okwu Chineke?

Ihe Baịbụl kwuru

 Ọtụtụ ndị so dee Baịbụl kwuru na ọ bụ Chineke gwara ha ihe ha dere. Lee ebe ụfọdụ ha kwuru otú ahụ:

  •  Eze Devid kwuru, sị: “Ọ bụ mmụọ Jehova kwuru okwu site n’ọnụ m, okwu ya dịkwa n’ire m.”—2 Samuel 23:1, 2.

  •  Aịzaya onye amụma kwuru, sị: “Nke a bụ ihe Ọkaakaa Onyenwe anyị, bụ́ Jehova nke ụsụụ ndị agha, kwuru.”—Aịzaya 22:15.

  •  Jọn onyeozi kwuru, sị: “Mkpughe nke si n’aka Jizọs Kraịst, nke Chineke kpugheere ya.”—Mkpughe 1:1.