Gaa n'Isiokwu

Baịbụl

Otú Baịbụl Si Rute Anyị Aka

Ọ̀ Bụ Echiche Mmadụ Ka E Dere na Baịbụl?

Chọpụta ihe Baịbụl n’onwe ya kwuru.

Baịbụl Ọ̀ Bụ Okwu Chineke?

Ọtụtụ ndị dere Baịbụl kwuru na ọ bụ Chineke gwara ha ihe ha dere. Gịnị mere ha ji kwuo otú ahụ?

Ọ̀ Bụ Mozis Dere Baịbụl?

Mozis so dee Baịbụl. Mmadụ ole dere Baịbụl?

Ònye Dere Baịbụl?

Ndị dere Baịbụl kwuru na ọ bụ Jehova gwara ha ihe ha dere. Gịnị gosiri na ihe ha dere bụ Okwu Chineke?

À Gbanwere Ihe E Dere na Baịbụl ma Ọ Bụ Kpaa Ya Aka?

Ebe ọ bụ na ọ dịla ezigbo anya e dere Baịbụl, gịnị mere obi ga-eji sie anyị ike na a gbanwebeghị ihe Chineke chọrọ ka e dee na ya?

Baịbụl na Sayensị Hà Na-ekwu Otu Ihe?

È nwere ihe Baịbụl kwuru na-adabaghị n’ihe ndị sayensị chọpụtara?

Baịbụl Ò Kwuru na Ụwa Dị Mbadamba?

Akwụkwọ a e dere kemgbe ọtụtụ puku afọ, ọ̀ na-ekwu eziokwu?

Ọ̀ Bụ Naanị Ndị Ọcha Ka E Meere Baịbụl?

Ndị Chineke nyere mmụọ nsọ ya ka ha dee Baịbụl hà bụ ndị ọcha ka hà bụ ndị isi ojii?

Ole Mgbe E Dere Akụkọ Jizọs?

Mgbe Jizọs nwụchara, afọ ole gara tupu Matiu, Mak, Luk, na Jọn edee akụkọ ya?

Ịgụ na Ịghọta Baịbụl nke Ọma

Olee Ihe Ndị Ga-enyere Gị Aka Ịghọta Ihe Ị Na-agụ na Baịbụl?

I nwere ike ịmụta ihe ndị magburu onwe ha ọ na-akụziri anyị.

Gịnị bụ Okwu Chineke?

N’ime Baịbụl okwu ahụ anaghị apụtakarị otu ihe.

Gịnị Ka “Anya Laara Anya” Pụtara?

Iwu “anya laara anya” ò nyere onye ọ bụla ikike imegwara ihe e mere ya?

Olee Iwu Ndị Bụ́ Iwu Iri nke Chineke?

Olee ndị ka e nyere ya? À chọrọ ka ndi Kriast debe ha?

Gịnị Bụ Tora?

Ònye dere ya? Ihe ndị e dere na ya hà ga-adị ebighị ebi, bụrụkwa ihe ndị a na-agaghị ahapụ?

Amụma na Ihe Ndị Ha Pụtara

Gịnị Ka Nọmba Dị Iche Iche Pụtara na Baịbụl? Baịbụl Ọ̀ Kwadoro Iji Anwansi Akọwa Nọmba?

Tụlee ihe ụfọdụ nọmba pụtara na Baịbụl chọpụtakwa otú o si dị iche n’iji anwansi akọwa nọmba.

Gịnị Ka Akwụkwọ Mkpughe Na-ekwu?

Akwụkwọ Mkpughe kwuru na obi ụtọ ga-adịrị onye ọ bụla na-agụ ihe ndị e dere na ya, na-aghọta ha ma na-eme ha eme.

Ònye ma Ọ Bụ Gịnị Bụ “Alfa na Omega”?

Olee ihe mere utu aha a ji kwesị ekwesị?

Gịnị Bụ Jeruselem Ọhụrụ?

Olee otú obodo a pụrụ iche si gbasa gị?

Gịnị Bụ Anụ Ọhịa Nwere Isi Asaa E Kwuru Okwu Ya ná Mkpughe Isi 13?

Anụ ọhịa ahụ nwere ikike, ike, na ocheeze. Gịnị ọzọ ka amụma a dị na Baịbụl na-egosi?

Gịnị Bụ Anụ Ọhịa Na-acha Uhie Uhie E Kwuru Okwu Ya ná Mkpughe Isi 17?

Ihe isii ga-enyere gị aka ịmata anụ ọhịa ọjọọ a.

Gịnị Ka Akara 666 Pụtara?

Baịbụl kọwara ihe akara 666 pụtara nakwa ihe bụ akara anụ ọhịa.

Gịnị Bụ Babịlọn Ukwu Ahụ?

Baịbụl kwuru na ọ bụ nwaanyị akwụna, bụrụkwa obodo.

Ọgwụgwụ Ụwa

Olee Ihe Na-egosi na Anyị Nọ n’Oge Ikpeazụ?

Baịbụl kwuru na e nwere ọtụtụ ihe ndị ga na-eme otu mgbe ndị ga-egosi na anyị nọ n’oge ikpeazụ.

Gịnị Bụ Oké Mkpagbu Ahụ?

Oké mkpagbu ahụ ga-eme ka ihe siere ụmụ mmadụ ezigbo ike otú ọ na-esitụbeghị mbụ. Gịnị ga-eme mgbe ahụ?

Gịnị Bụ Agha Amagedọn?

Amagedọn gbara naanị otu ugbo na Baịbụl. Ma, e kwuru gbasara agha a n’ebe niile na Baịbụl.

À Ga-ebibi Ụwa?

Ihe Baịbụl kwuru nwere ike iju gị anya.

Gịnị Ka Alaeze Chineke Ga-eme?

Chọpụta ihe Alaeze Chineke ga-emere ụmụ mmadụ ma ọ chịwa ụwa.

Ndị Mmadụ, Ebe Dị Iche Iche na Ihe Dị Iche Iche E Kwuru Okwu Ha na Baịbụl

Ihe Anyị Ga-amụta n’Aka Ụmụ Nwaanyị Ndị A Kọrọ Akụkọ Ha na Baịbụl

Gụọ gbasara ụmụ nwaanyị ndị mere ihe ọma ndị e ji echeta ha na ndị nke kpara nnọọ àgwà ọjọọ ndị e jikwa na-echeta ha.

Meri Ọ̀ Bụ Nne nke Chukwu?

Ma Akwụkwọ Nsọ ma akụkọ gbasara otú e si malite Iso Ụzọ Kraịst kwuru ihe doro anya gbasara okwu a.

Gịnị Ka Baịbụl Kwuru Gbasara Meri, Nwa Agbọghọ Na-amaghị Nwoke?

Ụfọdụ ndị na-ekwu na Meri bụ onye a tụrụ ime ya n’ejighị njọ. Baịbụl ọ̀ kwadoro ihe a ha na-ekwu?

Ònye Bụ Meri Magdalin?

Akwụkwọ Nsọ akwadoghị ọtụtụ ihe ndị mmadụ na-ekwu banyere nwaanyị a.

Ònye Bụ Nwunye Ken?

Ichebara ihe Baịbụl kwuru echiche ga-enyere anyị aka ịmata azịza ajụjụ a.

Akụkọ Noa na Iju Mmiri ahụ​—Ọ̀ Bụ Akụkọ Ifo Nkịtị?

Baịbụl kwuru na e nwere mgbe Chineke ji nnukwu iju mmiri bibie ndị na-eme ihe ọjọọ. Olee ihe ndị e kwuru na Baịbụl gosiri na Iju Mmiri ahụ si n’aka Chineke?

Gịnị Bụ Igbe Ọgbụgba Ndụ?

Chineke nyere ndị Izrel oge ochie iwu ka ha rụọ Igbe a. Gịnị mere e ji rụọ ya?

Chineke Ò Kere Obere Ihe Dị Ndụ, Ihe Ahụ Aghọzie Ihe Ndị Ọzọ Dị Ndụ?

Baịbụl anaghị agbagha ihe ndị sayensị chọpụtara na ihe ndị e kere eke dị ndụ nwere ụdị ha dị iche iche.

Uru Baịbụl Bara

Baịbụl Ọ̀ Ga-enyeliri Mụ na Ezinụlọ M Aka Ịna-ebi n’Udo?

Ihe Baịbụl kwuru enyerela ọtụtụ nde mmadụ aka ka ha na ezinụlọ ha na-ebi n’udo.

Ego Ọ̀ Bụ Mkpọrọgwụ nke Ihe Ọjọọ Niile?

Ndị mmadụ na-ekwukarị na ‘ego bụ mkpọrọgwụ nke ihe ọjọọ niile,’ ma nke a abụghị otú Baịbụl si kwuo ya.

Baịbụl Ọ̀ Ga-enyeliri Ndị Ihe Na-esiri Ike na Ndị Ji Ụgwọ Aka?

Ego agaghị azụtali obi ụtọ, ma o nwere ihe anọ Baịbụl kwuru ga-enyere gị aka ná mkpata na mmefu gị.

Baịbụl Ò Nwere Ike Inyere M Aka Ma Ọ Bụrụ na M Na-arịa Ọrịa Na-anaghị Ala Ala?

Ee. Lee ihe atọ nwere ike inyere gị aka idi ọrịa na-anaghị ala ala ị na-arịa.

Gịnị Ka Baịbụl Kwuru Gbasara Iwe?

Ọ̀ọ mgbe niile ka iwe iwe dị njọ? Olee ihe i nwere ike ime ma iwe bịawa gị?

Baịbụl Ò Nwere Ike Inyere M Aka Ma M Daa Mbà n’Obi?

E nwere ihe atọ Chineke na-enye ndị dara mbà n’obi ga-enyere ha aka maka nsogbu ha.

Okpukpe, Chineke, Ma Ọ Bụ Baịbụl Ọ̀ Ga-enyeliri M Aka Ịna-enwe Obi Ụtọ ná Ndụ M?

Gụọ ihe a ka ị mata otú gị na Chineke ịdị ná mma ga-esi eme ka ndụ gị ka mma ugbu a, kakwa mma n’ọdịnihu.

Gịnị Ka Baịbụl Kwuru Gbasara Mmadụ Ịhụ Onwe Ya n’Anya?

Jizọs sịrị: “Hụ onye agbata obi gị n’anya dị ka onwe gị.” Gịnị ka ihe a o kwuru pụtara?