TETA! Jenụwarị 2015 | Ihe Na-eme Ka Mmadụ Nwee Obi Ụtọ

Baịbụl kwuru ihe ndị ga-enyere gị aka ịna-enwe obi ụtọ. E nwere ihe anọ gosiri na ihe ọ bụla Baịbụl kwuru bụ eziokwu.

Ihe Ndị Na-eme n’Ụwa

Gụọ gbasara otú mbọ gọọmenti na-agba ichebe ọhịa Ekwedọ si kụọ afọ n’ala, otú o si esi ike ịchọpụta ma ọrịa o biri n’ájá ọcha ọ̀ dị n’ọbara, otú ndị di na nwunye si azọ onye anụ ụlọ ga-abụ nke ya n’Ọstrelia.

ISIOKWU TETA! A

Ihe Na-eme Ka Mmadụ Nwee Obi Ụtọ

Ihe Baịbụl kwuru ò nwere ike ime ka i nwee obi ụtọ ná ndụ? Isiokwu a kwuru ihe anọ ga-enyere gị aka.

IHE BAỊBỤL KWURU

Ịdị Ọcha

Gụọ ihe Baịbụl kwuru nke nyerela nde kwuru nde mmadụ aka ibi ezigbo ndụ.

IHE NDỊ GA-ENYERE EZINỤLỌ AKA

Ihe Ị Ga-eme ma Nwa Gị Na-agha Ụgha

Gịnị ka i kwesịrị ime ma nwa gị na-agha ụgha? Isiokwu a kwuru ụfọdụ ihe si na Baịbụl ndị ga-enyere gị aka ịkụziri nwa gị na ikwu eziokwu bara uru.

IHE BAỊBỤL KWURU

Ụwa

À ga-ebibi ụwa?

IHE NDỊ GA-ENYERE EZINỤLỌ AKA

Otú Unu Ga-esi Na-ekpebi Ihe Ga-adị Unu Abụọ Mma

E nwere ihe anọ ga-enyere gị na di gị ma ọ bụ nwunye gị aka ịgbakọ aka kpebie ihe unu ga-eme kama ịna-arụ ụka.

‘Ihe Ncheta Pụrụ Iche’

Gịnị mere otu ụlọ dị na Hiroshima dị na Japan ji tọgbọrọ nkịtị kemgbe afọ 1945? Gụọ gbasara ụlọ a pụrụ iche na otú o si gbasa nkwa Baịbụl kwere maka ọdịnihu.

Ihe Ndị Ọzọ Anyị Nwere

Nwee Obiọma, Na-enye Ndị Ọzọ Ihe

Kirie katuun a ka ị hụ otú obi si tọkwuo Kelechi na Sọpụrụchi ụtọ mgbe ha nyetụrụ ibe ha inye.