ỤLỌ NCHE Ọktoba 2015 | Ọ̀ Badịrị Uru Ikpe Ekpere?

Otu nwoke na-ede akwụkwọ chere na naanị ihe ekpere na-emere onye nwere nsogbu bụ ime ka nsogbu ya pụtụ ya n’obi. Ọ̀ bụ eziokwu?

ISIOKWU TETA! A

Gịnị Mere Ndị Mmadụ Ji Ekpe Ekpere?

Ị nụ ihe ndị mmadụ na-ekpe ekpere maka ya, o nwere ike ịtụ gị n’anya.

ISIOKWU TETA! A

È Nwere Onye Na-ege Ntị n’Ekpere Anyị?

O nwere ihe abụọ dị mkpa mmadụ ga-eme tupu Chineke anụ ekpere ya.

ISIOKWU TETA! A

Ihe Mere Chineke Ji Chọọ Ka Anyị Na-ekpegara Ya Ekpere

Ikpe ekpere na-eme ka anyị nweta ihe ndị anyị na-agaghị esili ụzọ ọzọ nweta.

ISIOKWU TETA! A

Uru Ekpere Ga-abara Gị

Olee uru ikpe ekpere mgbe niile ga-abara gị?

Ị̀ Maara?

Gụọ ihe a ka ị mata ihe ndị siiri Herọd ike mgbe ọ na-arụghachi ụlọ nsọ Jeruselem nakwa ihe mere ndị Mọlta ji chee na Pọl onyeozi bụ ogbu ọchụ.

BAỊBỤL NA-AGBANWE NDỤ NDỊ MMADỤ

Ama M Ugbu A na M Ga-enyeliri Ndị Ọzọ Aka

Otu ihe mberede mere ka Julio Corio kpuo ìsì, ya echewe na Chineke anaghị eche gbasara ya. Ma, ihe ọ gụtara n’Ọpụpụ 3:7 mere ka ọ gbanwee echiche ya.

Ànyị Ga-amatali Chineke?

Ihe ndị anyị na-agaghị amatali gbasara Chineke nwedịrị ike inyere gị aka ịmata Chineke nke ọma.

IHE E KWURU N’OGE OCHIE NKE KA BARA URU

Na-agbaghara Kpamkpam

Na anyị na-achọ ịgbaghara onye mejọrọ anyị ọ̀ pụtara na ihe ọjọọ o mere dị anyị mma ma ọ bụkwanụ na ihe o mere anyị anaghị ewute anyị?

Ajụjụ Ndị Baịbụl Zara

Ònye ga-emeli ka ụmụ mmadụ gharazie ịda ogbenye?

Ihe Ndị Ọzọ Anyị Nwere

Ò Nwere Ihe Baịbụl Kwuru Gbasara Otú Halowin Si Bido?

È nwere ihe o mere ma mmadụ mee Halowin ka ọ̀ bụ na e nweghị?