Gaa n'Isiokwu

Gaa n'ebe e dere isiokwu ndị dị na ya

Akwụkwọ Ozi E Degaara Ndị Kọlọsi

Isi

1 2 3 4

Ihe Ndị Dị na Ya

  • 1

    • Ekele (1, 2)

    • Pọl kelere Chineke maka na ndị Kọlọsi kweere na Jizọs (3-8)

    • Pọl kpere ekpere ka ndị Kọlọsi na-amụtakwu eziokwu gbasara Chineke (9-12)

    • Kraịst bụ ntọala okwukwe anyị (13-23)

    • Pọl gbasiri mbọ ike maka ọdịmma ọgbakọ (24-29)

  • 2

    • Kraịst bụ ihe nzuzo dị nsọ gbasara Chineke (1-5)

    • Na-echenụ nche ka a ghara ịmata unu n’ọnyà (6-15)

    • Kraịst ga-eme ka ihe ndị gaje ịbịa nwee isi (16-23)

  • 3

    • Àgwà ọjọọ mmadụ na-akpabu na àgwà ọma (1-17)

      • Meenụ ka ahụ́ unu nwụọ (5)

      • Ịhụnanya na-eme ka mmadụ niile dịrị n’otu (14)

    • Ọdụ Pọl dụrụ ndị niile nọ n’ezinụlọ Ndị Kraịst (18-25)

  • 4

    • Ọdụ Pọl dụrụ ndị nna ukwu (1)

    • “Na-ekpenụ ekpere mgbe niile” (2-4)

    • Na-egosinụ na unu ma ihe ma unu na ndị na-abụghị ụmụnna nọrọ (5, 6)

    • Ekele ikpeazụ (7-18)