Gaa n'Isiokwu

Gaa n'ebe e dere isiokwu ndị dị na ya

Isiokwu Ndị Dị na Teta! A: Baịbụl Ọ̀ Ga-emeli Ka Ndụ Gị Ka Mma?

Isiokwu Ndị Dị na Teta! A: Baịbụl Ọ̀ Ga-emeli Ka Ndụ Gị Ka Mma?

Akwụkwọ Mgbe Ochie nke Bara Uru Taa

Ọ bụghị naanị ihe banyere ife Chineke ka Baịbụl na-agwa anyị. Ọ na-agwakwa anyị ihe ndị bara uru ga-enyere anyị aka kwa ụbọchị n’ihe banyere:

  • Ahụ́ ike

  • Mmadụ ijide onwe ya

  • Ezinụlọ na ndị enyi

  • Ego

  • Ihe ime mmụọ

Akwụkwọ Kacha Aba Uru Kemgbe Ụwa

Kemgbe ụwa, Baịbụl enyerela ndị mmadụ aka mee ka ndụ ha ka mma. Taa, e nwere Baịbụl n’ọtụtụ puku asụsụ. Chọpụta otú ihe ndị o kwuru nwere ike isi baara gị uru.