Gaa n'Isiokwu

Gaa n'ebe e dere isiokwu ndị dị na ya

Akwụkwọ Ozi E Degaara Ndị Efesọs

Isi

1 2 3 4 5 6

Ihe Ndị Dị na Ya

  • 1

    • Ekele (1, 2)

    • Ngọzi ndị si n’aka Chineke (3-7)

    • Ịchịkọta ihe niile ka ha nọrọ n’okpuru Kraịst (8-14)

      • “Otú a ga-esi na-elekọta ihe” mgbe oge a kara aka zuru (10)

      • Mmụọ nsọ e ji kaa anyị akara “na-eme ka obi sie anyị ike” (13, 14)

    • Pọl kelere Chineke maka okwukwe ndị Efesọs nwere, kpeekwa ekpere maka ha (15-23)

  • 2

    • Chineke mere ka anyị dịrị ndụ, anyị na Kraịst adịrịkwa n’otu (1-10)

    • Kraịst kwaturu mgbidi kewara ìgwè abụọ (11-22)

  • 3

    • Ihe gbasara ndị mba ọzọ ga-eso n’ihe nzuzo dị nsọ (1-13)

      • Ndị mba ọzọ ga-eketa ihe Kraịst ketara (6)

      • Ihe Chineke zubere ma n’oge gara aga ma n’ọdịnihu (11)

    • Pọl rịọrọ ka Chineke mee ka ndị Efesọs ghọta eziokwu nke ọma (14-21)

  • 4

    • Otú ahụ́ Kraịst si dịrị n’otu (1-16)

      • Ụmụ nwoke e ji nye onyinye (8)

    • Àgwà ọjọọ mmadụ na-akpabu na àgwà ọma (17-32)

  • 5

    • Ikwu ihe dị mma na ịkpa àgwà dị mma (1-5)

    • Na-akpanụ àgwà ka ụmụ nke ìhè (6-14)

    • Jupụtanụ na mmụọ nsọ (15-20)

      • Na-ejinụ oge unu eme ihe kacha mkpa (16)

    • Ọdụ a dụrụ ndị di na ndị nwunye (21-33)

  • 6

    • Ọdụ a dụrụ ndị mụrụ ụmụ na ụmụ ha (1-4)

    • Ọdụ a dụrụ ndị ohu na ndị nna ha ukwu (5-9)

    • Ekike agha zuru ezu nke Chineke nyere ndị mmadụ (10-20)

    • Ekele ikpeazụ (21-24)