Gaa n'Isiokwu

Gaa n'ebe e dere isiokwu ndị dị na ya

Ị̀ Ga-achọ Ịmatakwu Banyere Ihe Ndị Ọzọ?

Ị̀ Ga-achọ Ịmatakwu Banyere Ihe Ndị Ọzọ?

Otu nwoke maara ihe dere, sị: “Nweta amamihe n’ihi na amamihe bụ ihe kacha mkpa. N’ihe niile ị na-enweta, gbalịa ka nghọta soro na ha.” (Ilu 4:7) Chineke na-enyere anyị aka inweta amamihe na nghọta ka anyị nwee ike ịna-eme mkpebi ndị dị mma ma na-enwe obi ụtọ ná ndụ.

Ọ bụrụ na ị chọrọ ịmatakwu banyere amamihe bara ezigbo uru dị na Baịbụl, gaa na jw.org/ig. N’ebe ahụ, ị ga-ahụ . . .

  • BAỊBỤL

  • VIDIO

  • KATUUN A NA-ESE NA BỌỌDỤ

  • AJỤJỤ ỌNỤ

  • ISIOKWU DỊ ICHE ICHE

Ị gaghị akwụ ụgwọ ọ bụla maka ihe ndị a. Ha na-abakwara ụdị mmadụ niile uru, ma nwata ma okenye.